07/06/2026
You favorite Jeweler is +1 today 🥳💍
1. Ama ama, amasi amasi - The incomprehensible
2. Udo kpu enyi - The cord that pulls an elephant (literal)
3. Echeta obi esike - My strong confidence
4. Uzu n’akpu nwa - The molder of children
5. Agada gbachiri uzo - Immovable Pillar
6. Onye nwe uwa - Owner of the world
7. Onye ji ndu - Author of life
8. Eze ndi eze - King of all kings
9. Odogwu akataka - The mighty warrior
10. Agu n’eche mba - The lion that guards.
11. Osebuluwa - Sustainer of the world
12. Ebube D**e - Aura of a warrior
13. Ekwueme - One who says and does
14. Oloro ihe loro enyi - The One who swallows that which swallowed an elephant (literal)
15. Eze Ebube - King of Glory
16. Ome ihe ukwu - Doer of mighty deeds.
17. Ikuku ama n’onya - The wind that cannot be contained.
18. Onye na-aza ekpere - The One who answers prayers.
19. Oku n’erere - Burning fire
20. Oji oku eri aja - The One who consumes by fire
21. Isiyi nke ndu - The fountain of life
22. Chukwu oma - Good God
23. Chineke - The Creator
24. Okaka - The Mighty One
25. Ogbara nkiti okwu biri na onu ya - The One with the final say even in silence.
26. A bu mihe mbu - I AM
27. Aka n’agbaji igwe - The hand that breaks iron.
28. Oke osisi n’enye ndu - Tree of life
29. Okaa ome - The One who declares and performs it.
30. Oke nkume - Solid rock
31. Agbanwe Agbanwe - The Unchangeable
32. Anya m ji ahu uzo - The eyes through which I see my way (literal)
33. Olilo anya ne ndi nso - Expectation of the righteous.
34. Chukwu ebighi ebi - Everlasting God
Thank you Lord for another year.🎈